MUSIC

DTV Lyrics: Zoro – Enyi (@zorochimaobi)

on

DOWNLOAD the song if u don’t have it
INTRO
Z,zoro a.k.a swagbag,I look fly even wen I wear rag,nna
granmix nyem dis beat meyne…coalcity mafia,udem n’ede frm abia to
Lafia—lafia,nwoke bulu ebu na enu uwa,mbata guys enebeli ka elebuwa
cuz.

CHORUS
egbugom ozu enyi kwo nwa n’azu n’akpu uzu,nwe umuazu n’azulum azu na awkuzu.mpa izu na nma izu ji nzu agbalum izu nkana azu cuz egom na achu adi ezu ezu,enyi kwo nwa-kwo nwa n’azu n’akpu uzu,enyi kwo nwa n’azu na akpu uzu,enyi kwo nwa kwo nwa n’azu

VERSE 1
hello goodluck call me back later,ngucha rapua nkpochiya gi ooo better,oooohm dangote sendiaLum message , adim busy gwa ur daughter adiberom ready for marriage,efcc kana achuyaLim Tonto na awuyalim icpc na nka nka ajuju fana ajuyalim,asi onye kpata ego nya anwuna champagne togbo iko,alimco n co fum na anamco fa ana eko,ji abana ka muna obama rie mgbe obialu gana,anna cholu my banana allah because I don hammer mana nfua na toscana b4 metua aka osim nana na ndi ngana bulu onye ugana hangia mu dika bannner

CHORUS
egbugom ozu enyi kwo nwa n’azu n’akpu uzu,nwe umuazu n’azulum azu na awkuzu.mpa izu na nma izu ji nzu agbalum izu nkana azu cuz egom na achu adi ezu ezu,enyi kwo nwa-kwo nwa n’azu n’akpu uzu,enyi kwo nwa n’azu na akpu uzu,enyi kwo nwa kwo nwa n’azu

VERSE 2
munwa digodi hot,munwa digodi ka emegodilim import,ginwa no na azu munwa no godi infront,kill rappers on d mic kpupunum court,inshort munwa bu lyrical robot,njide beat ntaya ka grandnut,egwu dim na obara oburo winnin doubt me check my medical report,juo nma comfort bu my
aunty bilina portharcourt,adim anu nti egbem bu catapult,papapa npap parraaat..anu kpolu nku na eju onu ka Gizard,okotikpo ka lizard,rap witches n wizard,obele nwa ana ayo eze,no na afo puo eze,mgbada dalu ibi nyili ndi nze,onyeze,d only ibo rapper 50cent na eze eze ,juo adaeze ma obu chibueze na ero eze na umunze…

CHORUS
egbugom ozu enyi kwo nwa n’azu n’akpu uzu,nwe umuazu n’azulum azu na awkuzu.mpa izu na nma izu ji nzu agbalum izu nkana azu cuz egom na achu adi ezu ezu,enyi kwo nwa-kwo nwa n’azu n’akpu uzu,enyi kwo nwa n’azu na akpu uzu,enyi kwo nwa kwo nwa n’azu

VERSE 3
alugom uno na chime buh dunt call me sulivan,new school ibo rapper y’all gone irrelevant,erry now n then I stay fresh so elegant,catch me ontop of d top #cadigan,deaf n dumb cuz money kips
talking for me sowie ur girlfriend kips stalking on me,broke if ma money reduces to sanusi’s,my ex now mrs buh me she still misses,talk money like I run a bank,nothing is wetin I lack,gee with d pee mana nwanne munwa aburo tank,ma chick bad looking like a baco super sack,I
make brain spinal cord right there at ur back…

CHORUS
egbugom ozu enyi kwo nwa n’azu n’akpu uzu,nwe umuazu n’azulum azu na awkuzu.mpa izu na nma izu ji nzu agbalum izu nkana azu cuz egom na achu adi ezu ezu,enyi kwo nwa-kwo nwa n’azu n’akpu uzu,enyi kwo nwa n’azu na akpu uzu,enyi kwo nwa kwo nwa n’azu

OUTRO
nna munwa agujugo,,ELTEN,eeh nwanne,,nna bia guo nke gi di anyi..ozu kwo ozu na azu na akwa ozu,mba oburo ozu kwo ozu na azu na akwa ozu,enyi kwo nwa na azu na akpu uzu,ok enyi kwo nwa na azu na akwa ozu,,nna wa here ibu itibolibo meyne, ok munwa kwelu ,nna egwu agwugo onye obuna na be ya!! …..

Recommended for you

Leave a Reply

Your email address will not be published.